Luk 9:49 IGBOB

49 Jọn we za, si, Nna-ayi, ayi huru otù onye ka ọ nāchupu ndi-mọ ọjọ n'aha-Gi; ayi we b͕ochie ya, n'ihi na ọ dighi-eso ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 9

Echiche Luk 9:49 na onodu