Mak 1:27 IGBOB

27 Ibobo we nwua ha nile n'aru, nke mere ka ha jurita onwe-ha, si, Gini bu nka? ozizí ọhu! ọ bu n'ike ka Ọ nēnye ọbuná ndi-mọ nādighi ọcha iwu, ha nāṅa kwa Ya nti.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 1

Echiche Mak 1:27 na onodu