Mak 1:40 IGBOB

40 Onye-ekpenta we biakute Ya, nāriọ Ya, nēb͕u-kwa-ra Ya ikperè, nāsi kwa Ya, Ọ buru na I nāchọ, I puru ime ka m'di ocha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 1

Echiche Mak 1:40 na onodu