Mak 10:42 IGBOB

42 Jisus we kpọ ha biakute Ya, si ha, Unu amatawo na ndi aguru ibu ndi-isi nke mba nile ọzọ nēme ha dika ndi nwe ha; ndi uku ha nāchi kwa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 10

Echiche Mak 10:42 na onodu