Mak 10:52 IGBOB

52 Jisus we si ya, Laba; okwukwe-gi azọputawo gi. Ngwa ngwa ewe me ka ọ hu uzọ, o we nēso Ya n'uzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 10

Echiche Mak 10:52 na onodu