14 O we za, si ya, Onye ọ bula eri-kwa-la nkpuru ọzọ si n'elu gi puta ebighi-ebi. Ndi nēso uzọ-Ya we nu ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 11
Echiche Mak 11:14 na onodu