Mak 11:2 IGBOB

2 si ha, Jenu n'obodo ntà nke di na ncherita-iru unu: ngwa ngwa mb͕e unu nābà nime ya, unu gāhu nwa-inyinya-ibu elibeworo, nke madu ọ bula akānọkwasighi; tọpunu ya, sekputa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 11

Echiche Mak 11:2 na onodu