Mak 11:7 IGBOB

7 Ha we sekputara Jisus nwa-inyinya-ibu ahu, wukwasi ya uwe-ha; O we nọkwasi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 11

Echiche Mak 11:7 na onodu