25 N'ihi na mb͕e ha gēsi na ndi nwuru anwu bilie, ha alughi nwunye, enyeghi kwa ha n'ọlulu-di; kama ha di ka ndi-mọ-ozi di n'elu-igwe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 12
Echiche Mak 12:25 na onodu