Mak 12:36 IGBOB

36 Devid onwe-ya siri nime Mọ Nsọ,Onye-nwe-ayi siri Onye-nwem,Nọdu ala n'aka-nrim,Rue mb͕e M'gēdo ndi-iro-Gi ka ihe-nb͕akwasi-ukwu nke ukwu-Gi abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 12

Echiche Mak 12:36 na onodu