Mak 12:41 IGBOB

41 O we nọdu n'ulo uku Chineke na ncherita-iru ebe anēdebe ùtú anātu, O we nēle otú ìgwè madu nātubà ego n'ebe ùtú ahu: ọtutu ndi bu ọgaranya nātubà kwa ri nne.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 12

Echiche Mak 12:41 na onodu