Mak 13:32 IGBOB

32 Ma ọ dighi onye ọ bula matara ihe bayere ubọchi ahu ma-ọbu oge hour ahu, ọbuná ndi-mọ-ozi nke elu-igwe amat'aghi, Ọkpara ahu amataghi kwa, kama ọ bu nání Nnam matara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 13

Echiche Mak 13:32 na onodu