Mak 14:14 IGBOB

14 ebe ọ bula ọ gābà kwa, sinu nna-nwe ulo, Onye-ozizí si, Òle ebe ulo-ọbìa edeberem di, ebe Mu na ndi nēso uzọm gēri oriri ngabiga?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14

Echiche Mak 14:14 na onodu