18 Mb͕e ha nānọdu na nri nēri kwa ihe, Jisus we si, N'ezie asim unu, Otù onye si n'etiti unu puta gāraram nye, bú onye Mu na ya nēri ihe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14
Echiche Mak 14:18 na onodu