Mak 14:21 IGBOB

21 N'ihi na Nwa nke madu nāla, dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ banyere Ya: ma ahuhu gādiri nwoke ahu onye anēsite n'aka-ya rara Nwa nke madu nye Ọ buru na amughi nwoke ahu ọ gādi ya nma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14

Echiche Mak 14:21 na onodu