Mak 14:36 IGBOB

36 O we si, Aba, Nna, I puru ime ihe nile; naram iko a: ma ọ bughi ihe Mu onwem nāchọ, kama ihe Gi onwe-gi nāchọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14

Echiche Mak 14:36 na onodu