Mak 14:40 IGBOB

40 O we bia kwa ọzọ, hu ha ka ha nāraru ura, n'ihi na anya-ha di oké arọ́; ha amataghi kwa ihe ha gāza Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14

Echiche Mak 14:40 na onodu