Mak 14:63 IGBOB

63 Onye-isi-nchu-àjà we dọwa uwe-ya nile, si, Ọ̀ bu nkpà ndi-àmà gini nākpa ayi ọzọ?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 14

Echiche Mak 14:63 na onodu