Mak 15:1 IGBOB

1 Ngwa ngwa n'ututu ndi-isi-nchu-àjà, ha na ndi-okenye na ndi-ode-akwukwọ, na nnọkọ-ikpé dum, b͕ara ìzù, we ke Jisus ab͕u, kupu Ya je, rara Ya nye n'aka Pailat.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 15

Echiche Mak 15:1 na onodu