Mak 15:20 IGBOB

20 Mb͕e ha mesiri Ya ihe-ọchì, ha we yipu Ya uwe ododo ahu, we yikwasi Ya uwe-Ya nile. Ha we dupu Ya ka ha kpọgide Ya n'obe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 15

Echiche Mak 15:20 na onodu