Mak 15:40 IGBOB

40 Ndinyom di kwa ndi nọ n'ebe di anya nēkiri: n'etiti ha ka Meri Magdalini, na Meri nne Jemes nke-ntà na Joses, na Salomi, nọ;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 15

Echiche Mak 15:40 na onodu