Mak 15:44 IGBOB

44 O we ju Pailat anya ma ọ buru na Ọ nwuruwori: o we kpọ ọchi-agha ahu nāchi ọgu ndi-agha ise biakute ya, ọ jua ya ma ọ di anya mb͕e Ọ nwuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 15

Echiche Mak 15:44 na onodu