Mak 16:18 IGBOB

18 ha gāchilite agwọ, ọ buru kwa na ha aṅua ihe ọ bula nēbute ọnwu, ọ gaghi emeru ha aru ma-ọli; ha gēbikwasi ndi-nriaria aka, agēme kwa ka aru-ha di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 16

Echiche Mak 16:18 na onodu