Mak 16:8 IGBOB

8 Ha we pua, si n'ílì ahu b͕alaga; n'ihi na ọma-jijiji na njubiga-anya-ókè nānwu ha n'aru: ha agwaghi kwa onye ọ bula ihe ọ bula; n'ihi na ha nātu egwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 16

Echiche Mak 16:8 na onodu