Mak 2:18 IGBOB

18 Ndi nēso uzọ Jọn na ndi-Farisi nēbu kwa ọnu: ha we bia, si Ya, N'ìhi gini ka ndi nēso uzọ Jọn na ndi nēso uzọ ndi-Farisi nebu ọnu, ma ndi nēso uzọ-Gi adighi-ebu ọnu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 2

Echiche Mak 2:18 na onodu