Mak 2:25 IGBOB

25 O we si ha, Ọ dighi mb͕e ọ bula unu guru ihe Devid mere, mb͕e ọ nọ na nkpà, mb͕e agu gu-kwa-ra ya, ya onwe-ya, na ndi soro ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 2

Echiche Mak 2:25 na onodu