Mak 2:4 IGBOB

4 Mb͕e ha apughi ikuru ya biakute Ya n'ihi ìgwè madu, ha we kpupu elu ulo ebe Ọ nọ: mb͕e ha gwupusiri ya, ha we buda ute nke onye akuku-aru-ya nwuru anwu nēdina.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 2

Echiche Mak 2:4 na onodu