10 n'ihi na O mereri ka aru ọtutu madu di ike; ya mere na ha dagidere Ya ka ha metu Ya aka, ka ha ra, bú ndi ajọ ọria di iche iche di n'aru.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 3
Echiche Mak 3:10 na onodu