35 N'ihi na onye ọ bula nke gēme ihe Chineke nāchọ, onye ahu bu nwa-nnem nwoke, na nwa-nnem nwanyi, na nnem.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 3
Echiche Mak 3:35 na onodu