Mak 4:20 IGBOB

20 Ndi ahu bu kwa ndi aghara n'ala ahu di nma; ndi ọ bula ndi nānu okwu ahu, we nara ya, we mia nkpuru, otù orú na iri, ọzọ ọgu atọ, ọzọ ọgu ise.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 4

Echiche Mak 4:20 na onodu