Mak 4:22 IGBOB

22 N'ihi na ọ dighi ihe ezoro ezo, ma-ọbughi ka ewe me ka ọ puta ìhè; ọ dighi kwa ihe emere ka ọ buru ihe ezoro ezo, kama ọ bu ka o we puta ìhè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 4

Echiche Mak 4:22 na onodu