Mak 5:18 IGBOB

18 Mb͕e Ọ nābà nime ub͕ọ, onye ahu ndi-mọ ọjọ jiri na mbu we riọ Ya ka ya na Ya biri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 5

Echiche Mak 5:18 na onodu