2 Mbe Ọ putasiri n'ub͕ọ, ngwa ngwa nwoke nke di n'aka mọ nādighi ọcha we si n'ebe anēlì ozu zute Ya,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 5
Echiche Mak 5:2 na onodu