Mak 5:29 IGBOB

29 Ngwa ngwa isi ọbara-ya kọsia; o we mara n'aru-ya na emere ya ka aru di ya ike n'ajọ ọria ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 5

Echiche Mak 5:29 na onodu