14 Herod, bú eze, we nu, n'ihi na aha-Ya putara ìhè: o we si, Jọn onye nēme baptism, emewo ka o si na ndi nwuru anwu bilie, n'ihi nke à ka ike ndia nālusi ọlu ike na Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 6
Echiche Mak 6:14 na onodu