21 Ma mb͕e ubọchi di oghere ruru, mb͕e Herod siri nri-anyasi na ncheta-ọmumu-ya nye ndi-amadi-ya, na ndi-ọchi-agha, na ndi-isi nke Galili;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 6
Echiche Mak 6:21 na onodu