Mak 6:25 IGBOB

25 O were ọsọ bata ngwa ngwa n'ebe eze ahu nọ, we riọ, si, Anamachọ ka i nyem isi Jọn Baptist n'ọkwa ub͕u a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 6

Echiche Mak 6:25 na onodu