Mak 7:11 IGBOB

11 ma unu onwe-unu nāsi, Ọ buru na madu si nna-ya ma-ọbu nne-ya, Ihe ọ bula i gēritari n'akam bu Kọban, isi-ya bu, Ihe enyere Chineke;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 7

Echiche Mak 7:11 na onodu