Mak 7:3 IGBOB

3 N'ihi na ndi-Farisi, na ndi-Ju nile, ọ buru na ha akwọchaghi aka-ha, ha adighi-eri ihe, n'ihi na ha nējide ozizí nke ndi-okenye nyere ha n'aka idebe:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 7

Echiche Mak 7:3 na onodu