Mak 8:1 IGBOB

1 Na mb͕e ahu, mb͕e oké ìgwè madu di kwa ọzọ, mb͕e ha nēnweghi kwa ihe ha gēri, Ọ kpọrọ ndi nēso uzọ-Ya ka ha biakute Ya, si ha,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 8

Echiche Mak 8:1 na onodu