Mak 8:27 IGBOB

27 Jisus we pua, Ya na ndi nēso uzọ-Ya, ba n'obodo ntà nile nke Sisaria Filipi: mb͕e ha nọ n'uzọ O we jua ndi nēso uzọ-Ya, si ha, Onye ka madu nāsi na Mu onwem bu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 8

Echiche Mak 8:27 na onodu