26 Mb͕e o tisiri nkpu, sesi kwa ya ike, o we puta: nwa ahu we di ka ozu; ya mere ndi ka nime ha si, Ọ nwuruwo.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 9
Echiche Mak 9:26 na onodu