Mak 9:3 IGBOB

3 uwe-Ya nile we nēnwupu, nācha oké ucha; dika onye ọ bula nke nēme ka ákwà di ocha n'uwa nāpughi ime ka ha di ọcha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 9

Echiche Mak 9:3 na onodu