Mak 9:35 IGBOB

35 Ọ we nọdu ala, kpọ ndi-ozi iri na abua ahu; O we si ha, Ọ buru na onye ọ bula nācho ka ọ buru onye-isi, ọ gābu onye-ikpe-azu n'etiti unu nile, na onye nējere unu nile ozi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 9

Echiche Mak 9:35 na onodu