Mak 9:41 IGBOB

41 N'ihi na onye ọ bula nke gēkuru otù iko miri nye unu ṅua, n'ihi na unu bu ndi nke Kraist, n'ezie asim unu, na ọ gaghi-etufu ugwọ-ọlu-ya ma-ọli.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 9

Echiche Mak 9:41 na onodu