Nkpughe 1:4 IGBOB

4 Jọn nēdegara nzukọ Kraist asa nke di n'Esia akwukwọ: Amara diri unu, ya na udo, nke si n'aka Onye ahu puta, bú Onye nādi adi, Onye dikwari, Onye nābia kwa; nke si kwa n'aka Mọ asa ahu puta, bú ndi nọ n'iru oche-eze-Ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 1

Echiche Nkpughe 1:4 na onodu