Nkpughe 1:5 IGBOB

5 nke si kwa n'aka Jisus Kraist puta, Onye bu onye-àmà kwesiri ntukwasi-obi, onye eburu uzọ mu n'etiti ndi nwuru anwu, buru kwa onye-isi nke ndi-eze uwa. Onye ahu Nke nāhu ayi n'anya, Onye tọpu-kwa-ra ayi na nmehie nile ayi nime ọbara-Ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 1

Echiche Nkpughe 1:5 na onodu