Nkpughe 17:11 IGBOB

11 Anu-ọhia ahu nke diri, nke nādighi kwa ub͕u a, ya onwe-ya bu kwa nke-asatọ, o si kwa n'asa ahu puta; ọ nāla kwa n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 17

Echiche Nkpughe 17:11 na onodu