12 Mpi iri ahu nke i hu-kwa-ra bu eze iri, madu ndi akānataghi ala-eze ọ bula; ma ha nānata ike dika ndi-eze, ha na anu-ọhia ahu, otù oge hour.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 17
Echiche Nkpughe 17:12 na onodu