Nkpughe 18:15 IGBOB

15 Ndi-ahia ndi nāzu ihe ndia, ndi gburugburu ọgaranya site na ya, ha gēguzo n'ebe di anya n'ihi egwu nke nmekpa-aru-ya, nākwa ákwá, nēru kwa újú;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 18

Echiche Nkpughe 18:15 na onodu